IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profileg
IGBO BIBLE

@IgboBible

OKWU CHINEKE BỤ NRI ỌMA NENYE NDỤ EBIGHỊ-EBI. OZI ỌMA IGBO NATỌ ỤTỌ NKE UKWUU. ASỤSỤ IGBO AMAKA.

ID:1734842364

calendar_today06-09-2013 11:46:47

54,5K Tweets

210,2K Followers

193,1K Following

IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

Do not deprive one another except with consent for a time, that you may give yourselves to fasting and prayer; and come together again so that Satan does not tempt you because of your lack of selfcontrol. ~ 1 Corinthians 7:5

account_circle
IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

Let the husband render to his wife the affection due her, & likewise also the wife to her husband. The wife does not have authority over her own body, but the husband does. And likewise the husband does not have authority over his own body, but the wife does.~1 Corinthians 7:3-4

account_circle
IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

Onye ajụla inye ibe ya ihe ruuru ya. Ma, ọ bụrụ na di na nwunye ekwekọrịta na ha ga-enwe oge ha ga-ahapụ inye ya ibe ha, ka ha wee jiri oge ahụ kpee ekpere, ọ dị mma otú ahụ. E mechaa, ha enyekwa ibe ha ihe ruuru ha. ~ 1 Ndị Kọrịnt 7:5

account_circle
IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

Ka di na-enye nwunye ya ihe ruuru ya, ka nwunye na-emekwara di ya otú ahụ.

Ọ bụghị nwunye na-achị ahụ́ ya, kama ọ bụ di ya. Ọ bụghịkwa di na-achị ahụ́ ya, kama ọ bụ nwunye ya. ~ 1 Ndị Kọrịnt 7:3-4

account_circle
IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

Onye chọtara nwunye, Onye ahụ achọtawo ihe ọma, ọ ga enwetakwa amara n’aka Chineke. ~ Ilu 18:22

account_circle
IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

Chineke m bụ́ Eze, m ga-eto gị.
M ga-eto aha gị mgbe nile ebighị ebi.
M ga-eto gị malite n’ụtụtụ ruo n’abalị.
M ga-eto aha gị mgbe nile ebighị ebi.
Chineke bụ onye ukwu, onye ọ bụla kwesiri ịna-eto ya.
E nweghị ike ịghọta otú ọ dịruru ukwuu.~Abụ ọma 145:1-3

N’anyasị,
n’ụtụtụ nakwa n’ehihie, M'ga-
ekpe ekpere, m'ga-ebe-si-kwa
akwa ike, Ọ na-anụkwa olu m.~
Abụ- ọma 55:17

account_circle
IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

Chukwu ọma,

Ọ dị mma ka a kọsaa ịhụnanya gị n’ụtụtụ Nakwa ka a kọsaa n’abalị na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.~ Abụ ọma 92:1-2

Igbo Bible

account_circle
IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

Abụ otito juru'm ọnụ n'ụtụtụ a, obi aṅụrị ka m'ji abụ ya, Onye-nwe-anyị ṅara ekene ebe I mere ka m dị ndụ. 🙏🙏🙏

account_circle
IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

Ihe ọma Chineke nemere anyị dị ukwuu. Ọ dịghị ihe aga eji tụnyere ịhụnanya Chineke.

Ka ekene na otito dịrị aha nsọ nke Chineke rue ebighị-ebi, AMEN.

Ma, ndị nwere olileanya na Jehova ga-enyere ha aka ga-enwetaghachi ike.
Ha ga-efeli elu ka à ga-asị na ha nwere nku ka ugo.
Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha.
Ha ga-eje ije, ma ha agaghị ada mbà. ~ Aịzaya 40:31

Igbo Bible

account_circle
IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

My mouth shall speak the praise of the Lord, and let all flesh bless His holy name for ever and ever. ~ Psalm 145:21

account_circle
IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

M ga-eji ọnụ m na-eto Chineke.
Ka ihe niile dị ndụ too aha nsọ ya ruo mgbe niile ebighị ebi.~ Abụ ọma 145:21

Igbo Bible

account_circle
IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

Those who hope in the Lord
will renew their strength.
They will soar on wings like eagles;
they will run and not grow weary,
they will walk and not be faint.~ Isaiah 40:31

account_circle
IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

Ma, ndị nwere olileanya na Jehova ga-enyere ha aka ga-enwetaghachi ike.
Ha ga-efeli elu ka à ga-asị na ha nwere nku ka ugo.
Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha.
Ha ga-eje ije, ma ha agaghị ada mbà. ~ Aịzaya 40:31

Igbo Bible

account_circle
IGBO BIBLE(@IgboBible) 's Twitter Profile Photo

God is my saviour; I will trust him and
not be afraid. The LORD gives me power
and strength; he is my saviour.- Isaiah 12:2

account_circle